19 Rabshake we si ha, Biko, sinu Hezekaia, Otú a ka eze uku ahu siri, bú eze Asiria, Gini bu ntukwasi-obi a nke i ji tukwasi obi?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18
Echiche 2. Ndi-Eze 18:19 na onodu