2. Ndi-Eze 18:30 IGBOB

30 unu ekwe-kwa-la ka Hezekaia me ka unu tukwasi Jehova obi, si, Jehova aghaghi inaputa ayi, agaghi-enye kwa obodo a n'aka eze Asiria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18

Echiche 2. Ndi-Eze 18:30 na onodu