2. Ndi-Eze 18:32 IGBOB

32 rue mb͕e m'biara chiri unu je n'ala dika ala-unu, bú ala ọka na manya-vine ọhu, ala achicha na ubi-vine, ala manu olive na manu-aṅu, ka unu we di ndu, ghara inwu: unu ege-kwa-la Hezekaia nti, mb͕e ọ nārafu unu, si, Jehova gānaputa ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18

Echiche 2. Ndi-Eze 18:32 na onodu