2. Ndi-Eze 2:9 IGBOB

9 O rue, mb͕e ha gabigasiri, na Elaija siri Elaisha, Riọ ihe m'gēmere gi, tutu ewepum n'ebe i nọ. Elaisha we si, Biko, ka òkè abua nke mọ-gi dikwasim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 2

Echiche 2. Ndi-Eze 2:9 na onodu