12 Na mb͕e ahu Berodak-baladan nwa Baladan, bú eze Babilon, zigara Hezekaia akwukwọ na onyinye-inata-iru-ọma: n'ihi na ọ nuru na Hezekaia riarárí ọria.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 20
Echiche 2. Ndi-Eze 20:12 na onodu