6 M'gātukwasi kwa arọ iri na ise n'ubọchi-gi, naputa kwa gi na obodo a n'ọbu-aka eze Asiria, b͕ochi kwa obodo a n'ihi Onwem na n'ihi Devid, bú orùm.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 20
Echiche 2. Ndi-Eze 20:6 na onodu