2. Ndi-Eze 21:11 IGBOB

11 N'ihi na Manase, bú eze Juda, emewo ihe-árú ndia, we me ihe ọjọ kari ihe nile nke ndi-Amorait mere, ndi buru ya uzọ, o we were arusi-ya nile me ka Juda mehie kwa:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 21

Echiche 2. Ndi-Eze 21:11 na onodu