2. Ndi-Eze 23:18 IGBOB

18 Ọ si, Ya nọduru onwe-ya; ka nwoke ọ bula ghara ichipu ọkpukpu-ya. Ha we rapu ọkpukpu-ya, ha na ọkpukpu onye-amuma ahu nke siri na Sameria bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23

Echiche 2. Ndi-Eze 23:18 na onodu