26 Otú ọ di, Jehova esighi n'idi-ọku iwe uku Ya laghachi, nke iwe-Ya ji di ọku megide Juda, n'ihi nkpasu-iwe nile nke Manase kpasuru Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23
Echiche 2. Ndi-Eze 23:26 na onodu