6 O si-kwa-ra n'ulo Jehova buputa Ashera je n'azu Jerusalem, rue miri-iyi Kidron, sure ya ọku n'akuku miri-iyi Kidron, supia ya me ka ọ di ka uzuzu, kpofue uzuzu-ya n'elu ílì ndi efu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 23
Echiche 2. Ndi-Eze 23:6 na onodu