2. Ndi-Eze 24:17 IGBOB

17 Eze Babilon we me Matanaia nwa-nne nna-ya eze n'ọnọdu ya, gughari kwa ya aha Zedekaia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 24

Echiche 2. Ndi-Eze 24:17 na onodu