11 Ma ndi ala ahu nke fọduru, bú ndi fọduru n'obodo, na ndi dapuru adapu, bú ndi dapuru jekuru eze Babilon, na ndi fọduru n'etiti igwè madu, ndia ka Nebuzaradan, bú onye-isi ndi-ob͕ū, mere ka ha je biri n'ala ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25
Echiche 2. Ndi-Eze 25:11 na onodu