2. Ndi-Eze 25:22 IGBOB

22 Ma ndi fọduru n'ala Juda, ndi Nebukadneza, bú eze Babilon, mere ka ha fọdu, o we me Gedalaia nwa Ahaikam, nwa Shefan, ka ọ buru onye-nlekọta-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25

Echiche 2. Ndi-Eze 25:22 na onodu