7 Ha we b͕ue umu-ndikom Zedekaia n'anya-ya, Nebukadneza me-kwa-ra ka Zedekaia kpue ìsì n'anya-ya abua, ha were kwa ihe-ọla eji ke ukwu ke ya ab͕u, ha we me ka ọ ba na Babilon.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 25
Echiche 2. Ndi-Eze 25:7 na onodu