11 Jehoshafat we si, Ọ̀ dighi onye-amuma Jehova nọ ebe a, ka ayi we jua Jehova ase site n'aka-ya? Otù nime ndi-orù eze Israel we za, si, Elaisha nwa Shefat nọ ebe a, onye wukwasiri miri n'aka Elaija.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 3
Echiche 2. Ndi-Eze 3:11 na onodu