2. Ndi-Eze 3:13 IGBOB

13 Elaisha we si eze Israel, Gini ka mu na gi nwekọrọ? jekuru ndi-amuma nna-gi, jekuru kwa ndi-amuma nne-gi. Eze Israel we si ya, É-è: n'ihi na Jehova akpọwo eze atọ ndia inye ha n'aka Moab.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 3

Echiche 2. Ndi-Eze 3:13 na onodu