2. Ndi-Eze 4:10 IGBOB

10 Biko, ka ayi me ime-ulo-elu ntà nke mb͕idi; ka ayi dọba-kwa-ra ya n'ebe ahu ihe-ndina, na table, na oche, na ihe-idọba-oriọna: o gēru kwa, mb͕e ọ biakutere ayi, na ọ gēwezuga onwe-ya ba n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 4

Echiche 2. Ndi-Eze 4:10 na onodu