2. Ndi-Eze 4:17 IGBOB

17 Nwayi ahu we turu ime, mua nwa-nwoke na mb͕e ahu akara àkà, dika mb͕e ahu aka-nile, otú Elaisha gwara ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 4

Echiche 2. Ndi-Eze 4:17 na onodu