2. Ndi-Eze 5:6 IGBOB

6 O were akwukwọ ahu biakute eze Israel, si, Ma ub͕u a, mb͕e akwukwọ a biakutere gi, le, ezìwom Neaman, bú orùm, biakute gi, ka i we me ka o si n'ekpenta-ya di ọcha soro ndi-ya zukọta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5

Echiche 2. Ndi-Eze 5:6 na onodu