8 O rue, mb͕e Elaisha bú onye nke Chineke, nuru na eze Israel dọwara uwe-ya nile, o we zigara eze ozi, si, N'ìhi gini ka i dọwara uwe-gi nile? biko, ka ọ biakutem, ọ gāmara kwa na onye-amuma di n'Israel.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 5
Echiche 2. Ndi-Eze 5:8 na onodu