2. Ndi-Eze 6:19 IGBOB

19 Elaisha we si ha, Nka abughi uzọ, nka abughi kwa obodo; sonum je, m'gēme kwa ka unu jekuru nwoke ahu onye unu nāchọ. O we me ka ha je Sameria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6

Echiche 2. Ndi-Eze 6:19 na onodu