25 Oké unwu uku we di na Sameria: ma, le, ha nānọchigide ya n'agha, rue mb͕e anēre isi inyinya-ibu ọgu ọla-ọcha anọ na otù uzọ n'uzọ anọ nke otù kab ǹsí nduru ọla-ọcha ise.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6
Echiche 2. Ndi-Eze 6:25 na onodu