2. Ndi-Eze 6:31 IGBOB

31 O we si, Ka Chineke mem otú a, ka O me kwa ihe ọzọ otú a, ma ọ buru na isi Elaisha nwa Shefat gēguzo n'aru ya ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 6

Echiche 2. Ndi-Eze 6:31 na onodu