2. Ndi-Eze 7:16 IGBOB

16 Ndi Israel we pua, luta ọmuma-ulo-ikwū Siria n'agha. Ewe re otù mb͕é utu ọka flour otù shekel, na mb͕é barley abua otù shekel, dika okwu Jehova si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 7

Echiche 2. Ndi-Eze 7:16 na onodu