2. Ndi-Eze 7:7 IGBOB

7 Ha we bilie, b͕alaga n'ururuchi, rapu ulo-ikwū nile ha, na inyinya nile ha, na inyinya-ibu nile ha, ọbuná ọmuma-ulo-ikwū-ha otú di, b͕alaga n'ihi ndu-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 7

Echiche 2. Ndi-Eze 7:7 na onodu