2. Ndi-Eze 8:13 IGBOB

13 Hazael we si, Ma gini bu orù-gi, bú nkita nka, na ọ gēme ihe uku a? Elaisha we si, Jehova emewo ka m'hu na i gābu eze Siria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 8

Echiche 2. Ndi-Eze 8:13 na onodu