2. Ndi-Eze 8:3 IGBOB

3 O rue, n'ọgwugwu arọ asa ahu, na nwayi ahu si n'ala ndi Filistia lata: ọ pua itiku eze nkpu bayere ulo-ya na ala-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 8

Echiche 2. Ndi-Eze 8:3 na onodu