2. Ndi-Eze 9:7 IGBOB

7 I gētib͕u kwa ulo Ehab, bú onye-nwe-gi, ka M'we bọ ọ́bọ̀ ọbara ndi-orùm, bú ndi-amuma, na ọbara ndi-orù nile nke Jehova, n'aka Jezebel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 9

Echiche 2. Ndi-Eze 9:7 na onodu