6 Eze we si Esta n'ọṅuṅu manya-vine ahu, Gini bu aririọ-gi? agēnye kwa gi ya: gini bu kwa ọchichọ-gi? rue nkera ala-eze ka agēme ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Esta 5
Echiche Esta 5:6 na onodu