17 N'ubọchi nke-iri-na-atọ n'ọnwa Ada ka ha mere nka; ha we zuru ike n'ubọchi nke-iri-na-anọ nime ya, me ya ubọchi ọṅuṅu-manya-vine na ọṅù.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Esta 9
Echiche Esta 9:17 na onodu