17 N'ihi na ihe-ike emere Lebanon gēkpuchi gi, na nbibi nke anumanu di iche iche, nke mere ka ha tua ujọ; n'ihi ọbara madu na ihe-ike emere ala, nke emere obodo na ndi nile bi nime ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 2
Echiche Habakuk 2:17 na onodu