4 Le, nkpuru-obi-ya afuliwo onwe-ya, o zighi ezi nime ya: ma onye ezi omume gēji okwukwe-ya di ndu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 2
Echiche Habakuk 2:4 na onodu