6 O guzoro, we tùa uwa;O lere anya, we me ka mba nile kuja:Ewe tipia ugwu nile di mb͕e ebighi-ebi,Ugwu ntà ebighi-ebi nile ruru ala;Ojije nile nke mb͕e ebighi-ebi gara aga bu nke Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 3
Echiche Habakuk 3:6 na onodu