Hagai 1:14 IGBOB

14 Jehova we kpọte mọ Zerubabel nwa Shealtiel, bú onye nāchi ala Juda, na mọ Joshua nwa Jehozadak, bú onye-isi-nchu-àjà, na mọ nke ndi Israel nile fọduru; ha we bia je ozi n'ulo Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke-ha,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hagai 1

Echiche Hagai 1:14 na onodu