Jeremaia 1:16 IGBOB

16 M'gēkwu kwa okwu ikpem nile n'ebe ha nọ bayere ihe ọjọ ha nile; n'ihi na ha arapuwom, we surere chi ọzọ ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, kpọ kwa isi ala nye ọlu di iche iche nke aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 1

Echiche Jeremaia 1:16 na onodu