Jeremaia 10:5 IGBOB

5 Ha di ka nkwu, ihe akpuru akpu ka ha bu, ha adighi-ekwu okwu: aghaghi ibu ha ebu, n'ihi na ha adighi-azọ ije. Unu atula egwu ha; n'ihi na ha agaghi-eme ihe ọjọ, ọzọ kwa, ime izi ihe adighi ha n'aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 10

Echiche Jeremaia 10:5 na onodu