Jeremaia 11:14 IGBOB

14 Ma gi onwe-gi, ekpela ekpere bayere ndi nka, ebuli-kwa-la iti-nkpu na ikpe-ekpere bayere ha: n'ihi na M'gaghi-nānu olu-ha na mb͕e ha nākpokum n'ihi ihe ọjọ ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 11

Echiche Jeremaia 11:14 na onodu