Jeremaia 11:5 IGBOB

5 ka M'we me ka iyi ahu guzosie ike, bú nke M'ṅuru nna-unu-hà, inye ha ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya, dika o si di ta. M'we za, si, Amen, Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 11

Echiche Jeremaia 11:5 na onodu