Jeremaia 11:8 IGBOB

8 Ma ha egeghi nti, ha atọghi kwa nti-ha n'ala, ha we jegharia, onye ọ bula n'isi-ike nke obi ọjọ ha: M'we me ka okwu nile nke ọb͕ub͕a-ndu a biakwasi ha, bú nke M'nyere n'iwu ka ha me, ma ha emeghi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 11

Echiche Jeremaia 11:8 na onodu