Jeremaia 12:13 IGBOB

13 Ha aghawo ọka wheat, ma ogwu bu ihe-ubi ha wereworo; ha aghọwo ndi-ọria, ma ọ dighi-abara ha urù: ka ihere ihe-omume nile unu me kwa unu, sita n'iwe di ọku nke Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 12

Echiche Jeremaia 12:13 na onodu