Jeremaia 13:11 IGBOB

11 N'ihi na dika ihe-ọkiké nārapara n'úkwù madu, otú a ka M'meworo ka ulo Israel nile na ulo Juda nile rapara n'arum, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); ka ha we ghọrọm otù ndi, na aha, na otuto, na ima-nma: ma ha anughi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 13

Echiche Jeremaia 13:11 na onodu