Jeremaia 13:14 IGBOB

14 M'gātupia kwa ha, otù onye n'elu ibe-ya, ọbuná ndi bu nna na umu-ha n'otù; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta: M'gaghi-enwe ọmiko, M'gaghi-eme kwa ebere, M'gaghi-enwe kwa obi-ebere, ka M'we ghara ibibi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 13

Echiche Jeremaia 13:14 na onodu