Jeremaia 13:22 IGBOB

22 Ma mb͕e i gāsi n'obi-gi, Gini mere ihe ndia ji dakwasim? n'ihi iba-uba nke ajọ omume-gi ka eji kpughe ọnu-ọnu-ala nile nke uwe-nwuda-gi, me ikiri-ukwu-gi abua ihe-ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 13

Echiche Jeremaia 13:22 na onodu