13 Ume-gi na àkù-gi nile ka M'gēnye ka ọ buru ihe-nluta-n'agha, ọ bughi n'ihi ọnu-ahia, ma n'ihi nmehie-gi nile, ọbuná n'ókè-ala-gi nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 15
Echiche Jeremaia 15:13 na onodu