14 N'ihi nka, le, ubọchi nābia, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na agaghi-asi kwa ọzọ, Jehova nādi ndu, bú Onye mere ka umu Israel si n'ala Ijipt rigoputa;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16
Echiche Jeremaia 16:14 na onodu