Jeremaia 16:21 IGBOB

21 N'ihi nka, le, M'gaje ime ka ha mara, na mb͕e a ka M'gēme ka ha mara akam na idi-ikem; ha gāmara kwa na aham bu Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16

Echiche Jeremaia 16:21 na onodu