Jeremaia 17:24 IGBOB

24 O gēru kwa, ọ buru na unu egem nti nke-ọma, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), ighara ibubata ibu n'ọnu-uzọ-ama nile nke obodo a n'ubọchi-izu-ike, kama ya ido ubọchi-izu-ike nsọ, ighara ije ozi ọ bula nime ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 17

Echiche Jeremaia 17:24 na onodu