Jeremaia 18:4 IGBOB

4 Ewe bibie ihe onye ahu ji urọ akpu n'aka ọkpu-ite ahu, o we kpu kwa ya ọzọ ihe di iche, dika o ziri ezi n'anya ọkpu-ite ahu ikpu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 18

Echiche Jeremaia 18:4 na onodu