12 Otú a ka M'gēme ebe a, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), me kwa ndi bi ya, ọbuná ime obodo a ka ọ di ka Tofet:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 19
Echiche Jeremaia 19:12 na onodu