13 N'ihi na ihe ọjọ abua ka ndim meworo; Mu ka ha rapuworo, bú isi-iyi nke miri nēnye ndu, ka ha we gwuwara onwe-ha olùlù-miri di iche iche, bú olùlù-miri tipúru etipú, nke nānagideghi miri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 2
Echiche Jeremaia 2:13 na onodu